Aka Ọrụ (Profession)
1. Onye Nkuzi – Teacher
2. Nwa Akwụkwọ - Student
3. Onye uwe Oji – Policeman
4. Onye uwe Oji – Policewoman
5. Ụkọ chukwu - Pastor/Priest
6. Ọka ikpe – Judge
7. Onye Agha – Solider
8. Ọkpụ Ụzụ (Goldsmith)
9. Ọkụ Egwu – Musician
10. Onye Nche – Security guard
11. Dibia oyibo – Doctor
12. onye na -edekọ ego - Accountant
13. Onye n'uru akpukwu – Cobbler
14. Onye ọlu ugbo – Farmer
15. Onye n'adu uwe – Dressmaker
16. Onye n’azu ahia – Trader
17. Onye nta akụkọ - Journalist
18. Onye n’agba nta - Hunter
19. Onye n’esi nri - Chef
20. ọkwá nkà - Carpenter
21. Nọọsụ - Nurse
22. Injinia - Engineer
23. Oka iwu – Lawyer
24. Onye odee akwụkwọ - Librarian
25. Onye nese foto – Photographer
26. Onye na-agba egwu – Dancer
27. Onye na -ewu ụlọ - Builder
28. Onye edemede – Author
29. Dọkịta eze – Dentist
30. Dokita anya - Optician
31. Ọkwọ ụgbọala – Driver
32. Ọkwọ ụgbọelu - Pilot
33. Onye na -agụ akụkọ - News Reader
34. Onye na-ese ihe - Artist
#igbolanguage #bbcigbo #learnigbo #igbo #igbonews #wikipedia
Learn Igbo Professions | Igbo Educational rhymes for Kids | Igbo Cartoon for Children
![](https://i.ytimg.com/vi/BoXy7idbyXk/maxresdefault.jpg)